Ndị Kọlọsi 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 bụ́ ndị ọ masịrị Chineke ime ka ha mara ihe bụ́ akụ̀ dị ebube+ nke ihe nzuzo a dị nsọ+ n’etiti ndị mba ọzọ. Ọ bụ ịdị n’otu unu na Kraịst,+ ya bụ, olileanya unu nwere ikere òkè n’ebube ya.+
27 bụ́ ndị ọ masịrị Chineke ime ka ha mara ihe bụ́ akụ̀ dị ebube+ nke ihe nzuzo a dị nsọ+ n’etiti ndị mba ọzọ. Ọ bụ ịdị n’otu unu na Kraịst,+ ya bụ, olileanya unu nwere ikere òkè n’ebube ya.+