Ndị Rom 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi ya, ana m ewere ya na ahụhụ+ nke oge a a kara aka enweghị ihe ọ bụ ma e were ya tụnyere ebube+ ahụ nke a ga-ekpughe n’ebe anyị nọ. 1 Timoti 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Pọl, onyeozi+ nke Kraịst Jizọs site n’iwu nke Chineke+ bụ́ Onye Nzọpụta anyị,+ sitekwa n’iwu nke Kraịst Jizọs, bụ́ olileanya anyị,+
18 N’ihi ya, ana m ewere ya na ahụhụ+ nke oge a a kara aka enweghị ihe ọ bụ ma e were ya tụnyere ebube+ ahụ nke a ga-ekpughe n’ebe anyị nọ.
1 Pọl, onyeozi+ nke Kraịst Jizọs site n’iwu nke Chineke+ bụ́ Onye Nzọpụta anyị,+ sitekwa n’iwu nke Kraịst Jizọs, bụ́ olileanya anyị,+