6 ya bụ, na ndị mba ọzọ kwesịrị ịbụ ndị anyị na ha na-eketakọ ihe na ndị so bụrụ akụkụ nke ahụ́+ ahụ na ndị so anyị na-eketa nkwa+ ahụ n’ịdị n’otu nke anyị na Kraịst Jizọs site n’ozi ọma ahụ.
17 ka Kraịst wee site n’okwukwe unu biri n’obi unu n’ịhụnanya+ nke kwesịrị ịdị n’etiti unu; ka unu wee gbanye mgbọrọgwụ+ ma guzosie ike na ntọala ahụ,+