Jọn 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụrụ na onye ọ bụla hụrụ m n’anya, ọ ga-edebe+ okwu m, Nna m ga-ahụkwa ya n’anya, anyị ga-abịakwutekwa ya wee mee ka ebe obibi anyị dị n’ebe ọ nọ.+
23 Jizọs zara ya, sị: “Ọ bụrụ na onye ọ bụla hụrụ m n’anya, ọ ga-edebe+ okwu m, Nna m ga-ahụkwa ya n’anya, anyị ga-abịakwutekwa ya wee mee ka ebe obibi anyị dị n’ebe ọ nọ.+