Jọn 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na unu edebe ihe m nyere n’iwu,+ unu ga-anọgide n’ịhụnanya m, dị nnọọ ka m debere ihe Nna m+ nyere n’iwu wee nọgide n’ịhụnanya ya.
10 Ọ bụrụ na unu edebe ihe m nyere n’iwu,+ unu ga-anọgide n’ịhụnanya m, dị nnọọ ka m debere ihe Nna m+ nyere n’iwu wee nọgide n’ịhụnanya ya.