Jọn 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu na-ahụrịta ibe unu n’anya; dị nnọọ ka m hụrụ unu n’anya,+ ka unu na-ahụrịtakwa ibe unu n’anya.+ Jọn 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ bụrụ na unu hụrụ m n’anya, unu ga-edebe ihe niile m nyere n’iwu;+ 1 Jọn 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma onye ọ bụla nke na-edebe okwu ya,+ n’eziokwu, ọ bụ n’ime ya ka e meworo ka ịhụnanya o nwere n’ebe Chineke nọ zuo okè.+ Anyị ji nke a mara na anyị na ya dị n’otu.+
34 Ana m enye unu iwu ọhụrụ, ka unu na-ahụrịta ibe unu n’anya; dị nnọọ ka m hụrụ unu n’anya,+ ka unu na-ahụrịtakwa ibe unu n’anya.+
5 Ma onye ọ bụla nke na-edebe okwu ya,+ n’eziokwu, ọ bụ n’ime ya ka e meworo ka ịhụnanya o nwere n’ebe Chineke nọ zuo okè.+ Anyị ji nke a mara na anyị na ya dị n’otu.+