1 Jọn 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma ọ bụrụ na mmadụ na-eme ihe o kwuru, ọ ga-edo anya na onye ahụ hụrụ Chineke n’anya n’eziokwu.+ Ọ bụrụ na anyị ana-eme ihe a, anyị ga-amata na anyị na ya dị n’otu.+
5 Ma ọ bụrụ na mmadụ na-eme ihe o kwuru, ọ ga-edo anya na onye ahụ hụrụ Chineke n’anya n’eziokwu.+ Ọ bụrụ na anyị ana-eme ihe a, anyị ga-amata na anyị na ya dị n’otu.+