Abụ Ọma 31:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi,+N’ihi na o gosiwo m obiọma na-enweghị atụ+ n’ime obodo nke nọ n’ihe isi ike.+ Abụ Ákwá 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ obiọma*+ Jehova mere na anyị anwụchabeghị,+ n’ihi na ebere ya agaghị agwụ agwụ.+
21 Ka Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi,+N’ihi na o gosiwo m obiọma na-enweghị atụ+ n’ime obodo nke nọ n’ihe isi ike.+