Aịzaya 41:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Atụla egwu, gị idide+ bụ́ Jekọb, unu ndị Izrel.+ Mụ onwe m ga-enyere gị aka,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ Onye Nsọ Izrel. Aịzaya 48:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Sinụ na Babịlọn pụọ!+ Sinụ n’ala ndị Kaldia gbapụ.+ Jirinụ iti mkpu ọṅụ kọsaa ya, meenụ ka a nụ ihe a.+ Meenụ ka ọ daruo na nsọtụ ụwa.+ Kwuonụ, sị: “Jehova agbapụtawo ohu ya bụ́ Jekọb.+
14 “Atụla egwu, gị idide+ bụ́ Jekọb, unu ndị Izrel.+ Mụ onwe m ga-enyere gị aka,” ka Jehova kwuru, bụ́ Onye Mgbapụta gị,+ Onye Nsọ Izrel.
20 Sinụ na Babịlọn pụọ!+ Sinụ n’ala ndị Kaldia gbapụ.+ Jirinụ iti mkpu ọṅụ kọsaa ya, meenụ ka a nụ ihe a.+ Meenụ ka ọ daruo na nsọtụ ụwa.+ Kwuonụ, sị: “Jehova agbapụtawo ohu ya bụ́ Jekọb.+