Jeremaya 50:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Sinụ n’ime Babịlọn gbapụ, sikwanụ n’ala ndị Kaldia pụọ,+ dịrịnụ ka mkpi ma ọ bụ ebule nke na-ebutere ìgwè ewu ma ọ bụ ìgwè atụrụ ụzọ.+ Mkpughe 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M wee nụ ka olu ọzọ nke si n’eluigwe na-asị: “Ndị nke m,+ sinụ n’ime ya pụta, ma ọ bụrụ na unu achọghị iso ya kere òkè ná mmehie ya,+ ma ọ bụrụkwa na unu achọghị ịnata ụfọdụ n’ime ihe otiti ya.
8 “Sinụ n’ime Babịlọn gbapụ, sikwanụ n’ala ndị Kaldia pụọ,+ dịrịnụ ka mkpi ma ọ bụ ebule nke na-ebutere ìgwè ewu ma ọ bụ ìgwè atụrụ ụzọ.+
4 M wee nụ ka olu ọzọ nke si n’eluigwe na-asị: “Ndị nke m,+ sinụ n’ime ya pụta, ma ọ bụrụ na unu achọghị iso ya kere òkè ná mmehie ya,+ ma ọ bụrụkwa na unu achọghị ịnata ụfọdụ n’ime ihe otiti ya.