Jeremaya 51:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Sinụ n’ime Babịlọn gbapụ,+ onye ọ bụla n’ime unu meere mkpụrụ obi ya ụzọ mgbapụ.+ Ka njehie ya ghara igbu unu.+ N’ihi na ọ bụ oge ịbọ ọbọ Jehova.+ Ọ ga-akwụ ya ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị.+ 2 Ndị Kọrịnt 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ya mere, sinụ n’etiti ha pụọ, kewapụnụ onwe unu,’ ka Jehova sịrị, ‘kwụsịkwanụ imetụ ihe na-adịghị ọcha aka’”;+ “‘m ga-akpọbatakwa unu.’”+
6 “Sinụ n’ime Babịlọn gbapụ,+ onye ọ bụla n’ime unu meere mkpụrụ obi ya ụzọ mgbapụ.+ Ka njehie ya ghara igbu unu.+ N’ihi na ọ bụ oge ịbọ ọbọ Jehova.+ Ọ ga-akwụ ya ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị.+
17 “‘Ya mere, sinụ n’etiti ha pụọ, kewapụnụ onwe unu,’ ka Jehova sịrị, ‘kwụsịkwanụ imetụ ihe na-adịghị ọcha aka’”;+ “‘m ga-akpọbatakwa unu.’”+