Jeremaya 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ha onwe ha, ya bụ, ọtụtụ mba na ndị eze ukwu,+ erigbuwo ha dị ka ndị ohu;+ m ga-akwụ ha ụgwọ dị ka ihe ha mere si dị nakwa dị ka ọrụ aka ha si dị.’”+
14 N’ihi na ha onwe ha, ya bụ, ọtụtụ mba na ndị eze ukwu,+ erigbuwo ha dị ka ndị ohu;+ m ga-akwụ ha ụgwọ dị ka ihe ha mere si dị nakwa dị ka ọrụ aka ha si dị.’”+