Abụ Ọma 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka ihe ọnụ m na-ekwu na ihe m na-atụgharị n’uche+Bụrụ ihe na-atọ gị ụtọ, Jehova, Oké Nkume m+ na Onye Mgbapụta m.+ Aịzaya 43:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nke a bụ ihe Jehova, Onye Mgbapụta unu,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru: “Ọ bụ n’ihi unu ka m ga-eziga ha na Babịlọn ma mee ka ihe e ji tụchie ụlọ mkpọrọ dapụsịa,+ kwatuokwa ndị Kaldia nọ n’ụgbọ mmiri, ha ewee na-eti mkpu ákwá.+ Aịzaya 47:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ọ dị Onye na-agbapụta anyị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel.”+
14 Ka ihe ọnụ m na-ekwu na ihe m na-atụgharị n’uche+Bụrụ ihe na-atọ gị ụtọ, Jehova, Oké Nkume m+ na Onye Mgbapụta m.+
14 Nke a bụ ihe Jehova, Onye Mgbapụta unu,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru: “Ọ bụ n’ihi unu ka m ga-eziga ha na Babịlọn ma mee ka ihe e ji tụchie ụlọ mkpọrọ dapụsịa,+ kwatuokwa ndị Kaldia nọ n’ụgbọ mmiri, ha ewee na-eti mkpu ákwá.+