Aịzaya 43:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova, Onye Mgbapụta unu,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru, sị: “M ga-eji maka unu zie ndị agha ka ha gaa Babịlọn ma wepụchaa ihe e ji tụchie ọnụ ụzọ ámá,+Meriekwa ndị Kaldia nọ n’ụgbọ mmiri, ha ana-eti mkpu n’ihi ahụhụ ha na-ata.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:14 Amụma Aịsaịa II, p. 54-55
14 Jehova, Onye Mgbapụta unu,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru, sị: “M ga-eji maka unu zie ndị agha ka ha gaa Babịlọn ma wepụchaa ihe e ji tụchie ọnụ ụzọ ámá,+Meriekwa ndị Kaldia nọ n’ụgbọ mmiri, ha ana-eti mkpu n’ihi ahụhụ ha na-ata.+