19 Gwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ì gbuwo ọchụ,+ wegharakwa?”’+ Gwakwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “N’ebe ahụ+ nkịta rachara ọbara Nebọt ka nkịta ga-aracha ọbara gị, ọbụna nke gị.”’”+
34 Ọ bụkwa n’uwe mwụda gị ka a hụrụ ọbara nke mkpụrụ obi+ ndị ogbenye aka ha dị ọcha.+ Ọ bụghị n’ihi na ha nọ na-awaba n’ụlọ, ma, ọ bụ n’uwe gị dum ka m hụrụ ya.+