Jenesis 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-ajụkwa ajụjụ ọbara unu bụ́ mkpụrụ obi unu. M ga-ajụta ya n’aka ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ; m ga-ajụtakwa mkpụrụ obi mmadụ+ n’aka mmadụ, n’aka onye ọ bụla nke bụ́ nwanne ya.
5 M ga-ajụkwa ajụjụ ọbara unu bụ́ mkpụrụ obi unu. M ga-ajụta ya n’aka ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ; m ga-ajụtakwa mkpụrụ obi mmadụ+ n’aka mmadụ, n’aka onye ọ bụla nke bụ́ nwanne ya.