Jenesis 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ihe ọzọ bụ na m ga-ajụ ajụjụ maka ọbara unu nke bụ́ ndụ unu. Anụmanụ ọ bụla nke gburu mmadụ ga-anwụrịrị. Onye ọ bụla nke gburu* nwanne ya ga-aza ajụjụ maka ya.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:5 ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 75 Ụlọ Nche,6/15/2004, p. 1511/15/1995, p. 106/15/1991, p. 9
5 Ihe ọzọ bụ na m ga-ajụ ajụjụ maka ọbara unu nke bụ́ ndụ unu. Anụmanụ ọ bụla nke gburu mmadụ ga-anwụrịrị. Onye ọ bụla nke gburu* nwanne ya ga-aza ajụjụ maka ya.+