Abụ Ọma 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye ahụ nke nọ ọdụ n’eluigwe+ ga-achị ọchị;Jehova ga-akwa ha emo.+ Abụ Ọma 33:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O si n’ebe guzosiri ike o bi+Na-ele ndị niile bi n’elu ụwa anya. Abụ Ọma 123:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 123 Gị ka m weliri anya m lekwasị,+Gị onye bi n’eluigwe.+ Aịzaya 63:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Si n’eluigwe lee anya,+ sikwa n’ebe obibi gị dị elu hụrụ, bụ́ ebe obibi dị nsọ, nke mara mma.+ Olee ebe ịnụ ọkụ n’obi gị+ na ike gị niile dị, afọ mgbarụ gị,+ na ebere gị?+ Ha adịghị erute n’ebe m nọ.+ Matiu 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ya mere, kpeenụ ekpere otú a:+ “‘Nna anyị nke bi n’eluigwe, ka e doo aha+ gị nsọ.+
15 Si n’eluigwe lee anya,+ sikwa n’ebe obibi gị dị elu hụrụ, bụ́ ebe obibi dị nsọ, nke mara mma.+ Olee ebe ịnụ ọkụ n’obi gị+ na ike gị niile dị, afọ mgbarụ gị,+ na ebere gị?+ Ha adịghị erute n’ebe m nọ.+