2 Ndị Eze 19:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi na ọ bụ na Jeruselem ka ndị fọdụrụnụ ga-esi pụta,+ ọ bụkwa n’Ugwu Zayọn ka ndị gbapụrụ agbapụ ga-esi pụta.+ Ọ bụ ekworo+ Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eme ihe a. Zekaraya 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha+ kwuru, ‘M ga-ekwosiri Zayọn ekworo ike,+ m ga-ejikwa oké ọnụma+ kwooro ya ekworo.’”
31 N’ihi na ọ bụ na Jeruselem ka ndị fọdụrụnụ ga-esi pụta,+ ọ bụkwa n’Ugwu Zayọn ka ndị gbapụrụ agbapụ ga-esi pụta.+ Ọ bụ ekworo+ Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eme ihe a.
2 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha+ kwuru, ‘M ga-ekwosiri Zayọn ekworo ike,+ m ga-ejikwa oké ọnụma+ kwooro ya ekworo.’”