Aịzaya 37:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na ọ bụ na Jeruselem ka ndị fọdụrụnụ ga-esi pụta,+ ọ bụkwa n’Ugwu Zayọn+ ka ndị gbapụrụ agbapụ ga-esi pụta. Ọ bụ ekworo Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eme ihe a.+
32 N’ihi na ọ bụ na Jeruselem ka ndị fọdụrụnụ ga-esi pụta,+ ọ bụkwa n’Ugwu Zayọn+ ka ndị gbapụrụ agbapụ ga-esi pụta. Ọ bụ ekworo Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-eme ihe a.+