Diuterọnọmi 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Si n’ebe obibi gị dị nsọ,+ bụ́ eluigwe, ledata anya, gọzie ndị gị bụ́ Izrel,+ gọziekwa ala i nyere anyị, dị nnọọ ka ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi,+ bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.’+ Abụ Ọma 80:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke nke ụsụụ ndị agha, biko, lọghachite;+Si n’eluigwe ledata anya hụrụ, lekọtakwa osisi vaịn a,+
15 Si n’ebe obibi gị dị nsọ,+ bụ́ eluigwe, ledata anya, gọzie ndị gị bụ́ Izrel,+ gọziekwa ala i nyere anyị, dị nnọọ ka ị ṅụụrụ nna nna anyị hà n’iyi,+ bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya.’+
14 Chineke nke ụsụụ ndị agha, biko, lọghachite;+Si n’eluigwe ledata anya hụrụ, lekọtakwa osisi vaịn a,+