17 Jehova, gịnị mere i ji na-eme ka anyị si n’ụzọ gị kpafuo? Gịnị mere i ji na-eme ka obi anyị kpọọ nkụ ka anyị ghara ịtụ egwu gị?+ Lọta n’ihi ndị ohu gị, bụ́ ebo niile nke ihe nketa gị.+
7 Malite n’ụbọchị ndị nna nna unu, unu agbakụtawo ụkpụrụ m azụ, unu adịghịkwa edebe ha.+ Lọghachikwutenụ m, m ga-alọghachikwutekwa unu,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.