Abụ Ọma 74:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Cheta nzukọ gị nke i nwetara n’oge dị anya gara aga,+Ebo ị gbapụtara ka ọ bụrụ ihe nketa gị,+Bụ́ Ugwu Zayọn a, bụ́ ebe i bi.+ Abụ Ọma 80:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Chineke nke ụsụụ ndị agha, biko, lọghachite;+Si n’eluigwe ledata anya hụrụ, lekọtakwa osisi vaịn a,+ Abụ Ọma 135:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Jaa ahọrọwo Jekọb ka ọ bụrụ nke ya,+Họrọkwa Izrel ka ọ bụrụ ihe onwunwe ya pụrụ iche.+
2 Cheta nzukọ gị nke i nwetara n’oge dị anya gara aga,+Ebo ị gbapụtara ka ọ bụrụ ihe nketa gị,+Bụ́ Ugwu Zayọn a, bụ́ ebe i bi.+
14 Chineke nke ụsụụ ndị agha, biko, lọghachite;+Si n’eluigwe ledata anya hụrụ, lekọtakwa osisi vaịn a,+ Abụ Ọma 135:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Jaa ahọrọwo Jekọb ka ọ bụrụ nke ya,+Họrọkwa Izrel ka ọ bụrụ ihe onwunwe ya pụrụ iche.+