Diuterọnọmi 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na òkè Jehova bụ ndị ya;+Jekọb bụ òkè o ketara.+ Abụ Ọma 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obi ụtọ na-adịrị mba nke Jehova bụ Chineke ya,+Bụ́ ndị ọ họọrọ ịbụ ihe nketa ya.+