1 Samuel 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+ Abụ Ọma 74:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Cheta nzukọ gị nke i nwetara n’oge dị anya gara aga,+Ebo ị gbapụtara ka ọ bụrụ ihe nketa gị,+Bụ́ Ugwu Zayọn a, bụ́ ebe i bi.+ Abụ Ọma 78:71 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 71 N’ebe ọ na-edugharị nne anụmanụ ndị na-enye ụmụ ara+Ka o si kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye na-azụ Jekọb bụ́ ndị ya,+Na Izrel bụ́ ihe nketa ya, dị ka atụrụ.+
10 Samuel wee were karama+ mmanụ wụọ ya n’isi ma susuo ya ọnụ,+ sị: “Nke a ọ́ bụghị n’ihi na Jehova etewo gị mmanụ ịbụ onye ndú+ nke ihe nketa ya?+
2 Cheta nzukọ gị nke i nwetara n’oge dị anya gara aga,+Ebo ị gbapụtara ka ọ bụrụ ihe nketa gị,+Bụ́ Ugwu Zayọn a, bụ́ ebe i bi.+
71 N’ebe ọ na-edugharị nne anụmanụ ndị na-enye ụmụ ara+Ka o si kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye na-azụ Jekọb bụ́ ndị ya,+Na Izrel bụ́ ihe nketa ya, dị ka atụrụ.+