Jenesis 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ọ sịrị ya: “Onyenwe m maara na ụmụaka a esighị ike, m na-elekọtakwa atụrụ na ehi na-enye ụmụ ha ara,+ ọ bụrụkwa na a chịa ha n’ike ruo otu ụbọchị, ìgwè anụ ụlọ a dum ga-anwụ.+
13 Ma ọ sịrị ya: “Onyenwe m maara na ụmụaka a esighị ike, m na-elekọtakwa atụrụ na ehi na-enye ụmụ ha ara,+ ọ bụrụkwa na a chịa ha n’ike ruo otu ụbọchị, ìgwè anụ ụlọ a dum ga-anwụ.+