Jeremaya 31:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ọ̀ bụ na Ifrem abụghị nwa m hụrụ n’anya na nwa m na-apa apa?+ N’ihi na ruo n’ókè m kwuru okwu megide ya, ruo n’ókè ahụ ka m na-aghaghị icheta ya.+ Ọ bụ ya mere eriri afọ m ji eme mkpọtụ n’ihi ya.+ Aghaghị m inwere ya ọmịiko,”+ ka Jehova kwuru.
20 “Ọ̀ bụ na Ifrem abụghị nwa m hụrụ n’anya na nwa m na-apa apa?+ N’ihi na ruo n’ókè m kwuru okwu megide ya, ruo n’ókè ahụ ka m na-aghaghị icheta ya.+ Ọ bụ ya mere eriri afọ m ji eme mkpọtụ n’ihi ya.+ Aghaghị m inwere ya ọmịiko,”+ ka Jehova kwuru.