15 Si n’eluigwe lee anya,+ sikwa n’ebe obibi gị dị elu hụrụ, bụ́ ebe obibi dị nsọ, nke mara mma.+ Olee ebe ịnụ ọkụ n’obi gị+ na ike gị niile dị, afọ mgbarụ gị,+ na ebere gị?+ Ha adịghị erute n’ebe m nọ.+
8 “Olee otú m ga-esi gbahapụ gị, Ifrem?+ Olee otú m ga-esi rara gị nye, Izrel?+ Olee otú m ga-esi mee ka ị dịrị ka Adma?+ Olee otú m ga-esi mee ka ị dịrị ka Zeboyim?+ Agbanwewo m obi m;+ n’otu mgbe ahụ, ọmịiko m ekporowo ọkụ.