Jenesis 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha. Diuterọnọmi 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 bụ́ sọlfọ na nnu+ na ọkụ,+ nke mere na a gaghị akụ ihe n’ala ya dum, ihe agaghịkwa epulite na ya, ahịhịa ndụ agaghịkwa epu na ya, dị ka mgbe a kwaturu Sọdọm na Gọmọra,+ Adma+ na Zeboyim,+ bụ́ ndị Jehova ji iwe na ọnụma kwatuo;+
19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha.
23 bụ́ sọlfọ na nnu+ na ọkụ,+ nke mere na a gaghị akụ ihe n’ala ya dum, ihe agaghịkwa epulite na ya, ahịhịa ndụ agaghịkwa epu na ya, dị ka mgbe a kwaturu Sọdọm na Gọmọra,+ Adma+ na Zeboyim,+ bụ́ ndị Jehova ji iwe na ọnụma kwatuo;+