Jeremaya 31:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova kwukwara, sị, “Ọ̀ kwa Ifrem bụ nwa m hụrụ n’anya na nwa dị m n’obi?+ Ugboro ole m baara ya mba bụkwa ugboro ole m ga-echeta ya. Ọ bụ ya mere m* ji na-achọsi ya ike.+ M ga-emetekwara ya ebere.”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 31:20 Ụlọ Nche,4/1/2012, p. 1111/1/1994, p. 12 Jeremaya, p. 181
20 Jehova kwukwara, sị, “Ọ̀ kwa Ifrem bụ nwa m hụrụ n’anya na nwa dị m n’obi?+ Ugboro ole m baara ya mba bụkwa ugboro ole m ga-echeta ya. Ọ bụ ya mere m* ji na-achọsi ya ike.+ M ga-emetekwara ya ebere.”+