Daniel 9:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ugbu a, Chineke anyị, biko, nụrụ ekpere ohu gị na arịrịọ ya. Jehova, n’ihi aha gị, cheta ụlọ nsọ gị*+ nke tọgbọ chakoo.+
17 Ugbu a, Chineke anyị, biko, nụrụ ekpere ohu gị na arịrịọ ya. Jehova, n’ihi aha gị, cheta ụlọ nsọ gị*+ nke tọgbọ chakoo.+