Diuterọnọmi 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+ Diuterọnọmi 33:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Obi ụtọ na-adịrị gị, Izrel!+Ònye dị ka gị,+Bụ́ ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta nke na-enyere gị aka,+Onye bụkwa mma agha gị nke dị ebube?+Ya mere, ndị iro gị ga-atụ egwu n’ihu gị,+Gị onwe gị ga-azọda ebe ndị dị elu ha.”+ Emọs 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na, lee! Onye kpụrụ ugwu niile+ na Onye kere ifufe,+ Onye na-agwa mmadụ ihe ọ na-eche n’echiche,+ Onye na-eme ka chi ọbụbọ ghọọ ọchịchịrị,+ Onye na-aga ije n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+ Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.”+
13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+
29 Obi ụtọ na-adịrị gị, Izrel!+Ònye dị ka gị,+Bụ́ ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta nke na-enyere gị aka,+Onye bụkwa mma agha gị nke dị ebube?+Ya mere, ndị iro gị ga-atụ egwu n’ihu gị,+Gị onwe gị ga-azọda ebe ndị dị elu ha.”+
13 N’ihi na, lee! Onye kpụrụ ugwu niile+ na Onye kere ifufe,+ Onye na-agwa mmadụ ihe ọ na-eche n’echiche,+ Onye na-eme ka chi ọbụbọ ghọọ ọchịchịrị,+ Onye na-aga ije n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+ Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.”+