Abụ Ọma 139:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ị ma mgbe m nọdụrụ ala na mgbe m biliri ọtọ.+Ị na-anọ n’ebe dị anya tụlee ihe m na-eche.+ Daniel 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otú ọ dị, e nwere Chi nọ n’eluigwe, Onye na-ekpughe ihe nzuzo,+ o mewokwa ka Eze Nebukadneza mara ihe gaje ime n’oge ikpeazụ.+ Nke a bụ nrọ ị rọrọ na ọhụụ ị hụrụ mgbe i dina n’elu ihe ndina gị:
28 Otú ọ dị, e nwere Chi nọ n’eluigwe, Onye na-ekpughe ihe nzuzo,+ o mewokwa ka Eze Nebukadneza mara ihe gaje ime n’oge ikpeazụ.+ Nke a bụ nrọ ị rọrọ na ọhụụ ị hụrụ mgbe i dina n’elu ihe ndina gị: