Abụ Ọma 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova si n’eluigwe na-ele anya,+Ọ na-ahụ ụmụ mmadụ niile.+ Abụ Ọma 94:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova maara ihe ụmụ mmadụ na-eche, na ọ dị ka ume e kupụrụ ekupụ.+ Ezikiel 38:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ọtụtụ ihe ga-abata gị n’obi.+ Ị ga-eme atụmatụ ọjọọ.+ Matiu 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ebe Jizọs maara ihe ha na-eche,+ ọ sịrị: “Gịnị mere unu ji na-eche ihe dị njọ n’obi unu?+
10 “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na ọtụtụ ihe ga-abata gị n’obi.+ Ị ga-eme atụmatụ ọjọọ.+