1 Ndị Kọrịnt 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi na e dere, sị: “M ga-eme ka amamihe nke ndị maara ihe laa n’iyi,+ ọgụgụ isi nke ndị nwere ọgụgụ isi+ ka m ga-ajụkwa.”+ 1 Ndị Kọrịnt 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E dekwara, sị: “Jehova maara na ihe ndị maara ihe na-atụgharị n’uche bụ ihe efu.”+
19 N’ihi na e dere, sị: “M ga-eme ka amamihe nke ndị maara ihe laa n’iyi,+ ọgụgụ isi nke ndị nwere ọgụgụ isi+ ka m ga-ajụkwa.”+