Jeremaya 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihere emewo ndị maara ihe.+ Ụjọ atụwo ha, a ga-ejidekwa ha. Lee! Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere?+ 1 Timoti 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Timoti, chee ihe ahụ e nyefere n’aka gị nche,+ na-agbakụta okwu nzuzu ndị na-emerụ ihe dị nsọ azụ nakwa ihe ndị ahụ na-emegiderịta onwe ha nke a na-akpọ “ihe ọmụma” n’ụzọ ụgha.+
9 Ihere emewo ndị maara ihe.+ Ụjọ atụwo ha, a ga-ejidekwa ha. Lee! Ha ajụwo okwu Jehova, olee ụdị amamihe ha nwere?+
20 Timoti, chee ihe ahụ e nyefere n’aka gị nche,+ na-agbakụta okwu nzuzu ndị na-emerụ ihe dị nsọ azụ nakwa ihe ndị ahụ na-emegiderịta onwe ha nke a na-akpọ “ihe ọmụma” n’ụzọ ụgha.+