Jenesis 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee malite ịkpọ aha Jehova, bụ́ onye nọ na-agwa ya okwu, sị: “Ị bụ Chineke nke na-ahụ ụzọ,”+ n’ihi na nwaanyị ahụ sịrị: “M̀ hụwo onye ahụ nke na-ahụ m?” 2 Ndị Eze 19:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Amaara m nke ọma+ ma ịnọ jụụ gị ma ọpụpụ+ gị ma mbata gị,Nakwa iwe i na-eweso m,+ Aịzaya 37:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Amaara m nke ọma+ ma ịnọ jụụ gị ma ọpụpụ gị+ ma mbata gị,Nakwa iwe ị na-eweso m,+
13 O wee malite ịkpọ aha Jehova, bụ́ onye nọ na-agwa ya okwu, sị: “Ị bụ Chineke nke na-ahụ ụzọ,”+ n’ihi na nwaanyị ahụ sịrị: “M̀ hụwo onye ahụ nke na-ahụ m?”