Diuterọnọmi 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Onye a gọziri agọzi ka ị ga-abụ mgbe ị na-abata abata, onye a gọziri agọzi ka ị ga-abụkwa mgbe ị na-apụ apụ.+ Abụ Ọma 121:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-eche gị nche mgbe ị na-apụ apụ na mgbe ị na-abata abata,+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+ Ilu 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ụzọ mmadụ dị n’ihu Jehova,+ ọ na-echebara ụzọ ya niile echiche.+
6 “Onye a gọziri agọzi ka ị ga-abụ mgbe ị na-abata abata, onye a gọziri agọzi ka ị ga-abụkwa mgbe ị na-apụ apụ.+
8 Jehova ga-eche gị nche mgbe ị na-apụ apụ na mgbe ị na-abata abata,+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+