Diuterọnọmi 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Onye a gọziri agọzi ka ị ga-abụ mgbe ị na-abata abata, onye a gọziri agọzi ka ị ga-abụkwa mgbe ị na-apụ apụ.+ 2 Samuel 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma ụnyaahụ ma n’oge gara aga+ mgbe Sọl bụ eze anyị, ọ bụ gị na-eduru Izrel apụ ma na-akpọlata ha.+ Jehova wee sị gị, ‘Ọ bụ gị ga-azụ ndị m Izrel dị ka atụrụ,+ ọ bụkwa gị ga-abụ onye ndú+ Izrel.’”
6 “Onye a gọziri agọzi ka ị ga-abụ mgbe ị na-abata abata, onye a gọziri agọzi ka ị ga-abụkwa mgbe ị na-apụ apụ.+
2 Ma ụnyaahụ ma n’oge gara aga+ mgbe Sọl bụ eze anyị, ọ bụ gị na-eduru Izrel apụ ma na-akpọlata ha.+ Jehova wee sị gị, ‘Ọ bụ gị ga-azụ ndị m Izrel dị ka atụrụ,+ ọ bụkwa gị ga-abụ onye ndú+ Izrel.’”