2 Samuel 22:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ndị mba ọzọ ga-eji egwu bịakwute m;+Nrubeisi ga-eme ka ntị ha nụrụ okwu m.+ Abụ Ọma 66:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sịnụ Chineke: “Lee ka ọrụ gị niile si dị egwu!+Ndị iro gị ga-eji egwu bịakwute gị n’ihi ịdị ukwuu nke ike gị.+ Abụ Ọma 81:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ndị kpọrọ Jehova asị nke ukwuu ga-eji egwu bịakwute ya,+Oge ha ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.
3 Sịnụ Chineke: “Lee ka ọrụ gị niile si dị egwu!+Ndị iro gị ga-eji egwu bịakwute gị n’ihi ịdị ukwuu nke ike gị.+