Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 33:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 Obi ụtọ na-adịrị gị, Izrel!+

      Ònye dị ka gị,+

      Bụ́ ndị Jehova na-azọpụta,+

      Onye bụ́ ọta nke na-enyere gị aka,+

      Onye bụkwa mma agha gị nke dị ebube?+

      Ya mere, ndị iro gị ga-atụ egwu n’ihu gị,+

      Gị onwe gị ga-azọda ebe ndị dị elu ha.”+

  • 1 Ndị Eze 10:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ndị niile nọ n’ụwa na-achọkwa ịbịa n’ihu Sọlọmọn ka ha gee ntị n’amamihe ya, nke Chineke tinyere n’obi ya.+

  • Aịzaya 61:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “Ndị ala ọzọ ga-abịa na-azụ ìgwè ewu na atụrụ unu.+ Ndị mba ọzọ+ ga-abụ ndị ọrụ ubi unu na ndị ọrụ ubi vaịn unu.+

  • Zekaraya 8:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Ọ ga-eru n’ụbọchị ahụ na ndị ikom iri ndị si n’asụsụ niile nke mba dị iche iche+ ga-ejide,+ ee, ha ga-ejide uwe mwụda nke nwoke bụ́ onye Juu,+ sị, “Anyị ga-eso unu,+ n’ihi na anyị anụwo na Chineke nọnyeere unu.”’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya