2 Ihe E Mere 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị eze niile nke ụwa na-achọkwa ịbịa+ n’ihu Sọlọmọn ka ha gee ntị n’amamihe ya,+ nke ezi Chineke tinyere n’obi ya.+ Ilu 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọ bụ Jehova na-enye amamihe;+ ihe ọmụma na nghọta na-esi n’ọnụ ya apụta.+
23 Ndị eze niile nke ụwa na-achọkwa ịbịa+ n’ihu Sọlọmọn ka ha gee ntị n’amamihe ya,+ nke ezi Chineke tinyere n’obi ya.+