Diuterọnọmi 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+ Maịka 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe obibi ya na-apụta,+ ọ ga-agbadatakwa wee zọda ebe niile dị elu nke ụwa.+
13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+
3 N’ihi na, lee! Jehova si n’ebe obibi ya na-apụta,+ ọ ga-agbadatakwa wee zọda ebe niile dị elu nke ụwa.+