Diuterọnọmi 33:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Obi ụtọ na-adịrị gị, Izrel!+Ònye dị ka gị,+Bụ́ ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta nke na-enyere gị aka,+Onye bụkwa mma agha gị nke dị ebube?+Ya mere, ndị iro gị ga-atụ egwu n’ihu gị,+Gị onwe gị ga-azọda ebe ndị dị elu ha.”+ Aịzaya 58:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 mgbe ahụ, ihe Jehova ga-atọ gị ụtọ nke ukwuu,+ m ga-emekwa ka ị nọkwasị n’ebe ndị dị elu nke ụwa.+ M ga-emekwa ka i rie ihe si n’ihe nketa nke Jekọb nna nna gị,+ n’ihi na ọ bụ ọnụ Jehova kwuru ya.”+
29 Obi ụtọ na-adịrị gị, Izrel!+Ònye dị ka gị,+Bụ́ ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta nke na-enyere gị aka,+Onye bụkwa mma agha gị nke dị ebube?+Ya mere, ndị iro gị ga-atụ egwu n’ihu gị,+Gị onwe gị ga-azọda ebe ndị dị elu ha.”+
14 mgbe ahụ, ihe Jehova ga-atọ gị ụtọ nke ukwuu,+ m ga-emekwa ka ị nọkwasị n’ebe ndị dị elu nke ụwa.+ M ga-emekwa ka i rie ihe si n’ihe nketa nke Jekọb nna nna gị,+ n’ihi na ọ bụ ọnụ Jehova kwuru ya.”+