Diuterọnọmi 32:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+ Aịzaya 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ ya ga-ebi n’ebe dị elu;+ ebe ya dị elu nke e wusiri ike ga-abụ ebe siri ike mbanye,+ nke dị na nkume dị elu. A ga na-enye ya nri ya;+ mmiri ya agaghị agwụ agwụ.”+ Habakọk 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova bụ́ Ọkaakaa Onyenwe anyị bụ ike m;+ ọ ga-emekwa ka ụkwụ m na-awụ ọsọ dị ka ụkwụ nne ele,+ ọ ga-emekwa ka m jee ije n’ebe ndị dị elu m.+Ntụziaka e nyere onye nduzi nke ụbọ akwara m.
13 Ọ nọ na-eme ka ọ nọkwasị n’ebe ndị dị elu n’ụwa,+O wee rie mkpụrụ si n’ubi.+O mere ka ọ na-aracha mmanụ aṅụ nke si na nkume dị elu,+Na mmanụ nke si n’oké nkume siri ike;+
16 Ọ bụ ya ga-ebi n’ebe dị elu;+ ebe ya dị elu nke e wusiri ike ga-abụ ebe siri ike mbanye,+ nke dị na nkume dị elu. A ga na-enye ya nri ya;+ mmiri ya agaghị agwụ agwụ.”+
19 Jehova bụ́ Ọkaakaa Onyenwe anyị bụ ike m;+ ọ ga-emekwa ka ụkwụ m na-awụ ọsọ dị ka ụkwụ nne ele,+ ọ ga-emekwa ka m jee ije n’ebe ndị dị elu m.+Ntụziaka e nyere onye nduzi nke ụbọ akwara m.