Abụ Ọma 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+ Ndị Efesọs 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ka o wee jiri ike sitere na mmụọ+ ya mee ka unu dị ike ná mmadụ ahụ unu bụ n’ime,+ dị ka ebube ya dị ukwuu si dị,+ Ndị Filipaị 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihe niile, enwere m ike site n’aka onye ahụ nke na-enye m ike.+ Ndị Kọlọsi 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ebe ọ bụ na e ji ike niile na-eme ka unu dị ike dị ka ike ya dị ebube si dị,+ ka unu wee tachie obi+ n’ụzọ zuru ezu, jirikwa ọṅụ na-enwe ogologo ntachi obi,
27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+
16 ka o wee jiri ike sitere na mmụọ+ ya mee ka unu dị ike ná mmadụ ahụ unu bụ n’ime,+ dị ka ebube ya dị ukwuu si dị,+
11 ebe ọ bụ na e ji ike niile na-eme ka unu dị ike dị ka ike ya dị ebube si dị,+ ka unu wee tachie obi+ n’ụzọ zuru ezu, jirikwa ọṅụ na-enwe ogologo ntachi obi,