Ndị Rom 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ka o wee mee ka a mara ebube ya dị ukwuu+ n’ebe arịa+ ndị dịịrị ebere dị, bụ́ ndị ọ kwadebere maka ebube tupu oge eruo,+ Ndị Filipaị 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi ya, Chineke+ m ga-esi n’aka Kraịst Jizọs nyezuo unu ihe niile na-akpa unu+ dị ka akụ̀+ ya dị ebube si dị.
23 ka o wee mee ka a mara ebube ya dị ukwuu+ n’ebe arịa+ ndị dịịrị ebere dị, bụ́ ndị ọ kwadebere maka ebube tupu oge eruo,+
19 N’ihi ya, Chineke+ m ga-esi n’aka Kraịst Jizọs nyezuo unu ihe niile na-akpa unu+ dị ka akụ̀+ ya dị ebube si dị.