Aịzaya 58:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mụnwa bụ́ Jehova ga-eme ka unu na-enwe ezigbo obi ụtọ,Meekwa ka unu na-achị n’ebe ndị dị elu n’ụwa.+ M ga-eme ka unu rie ihe si n’ihe Jekọb nna nna unu ketara.+ Ọ bụ Jehova ji ọnụ ya kwuo ihe a.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 58:14 Amụma Aịsaịa II, p. 285-287, 288-289
14 Mụnwa bụ́ Jehova ga-eme ka unu na-enwe ezigbo obi ụtọ,Meekwa ka unu na-achị n’ebe ndị dị elu n’ụwa.+ M ga-eme ka unu rie ihe si n’ihe Jekọb nna nna unu ketara.+ Ọ bụ Jehova ji ọnụ ya kwuo ihe a.”