Abụ Ọma 147:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ na-ezipụ okwu ya,+ wee gbazee ha.Ọ na-eme ka ifufe ya fee;+Mmiri ewee na-asọ. Jeremaya 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Olu ya na-eme ka mmiri dị n’eluigwe mee mkpatụ.+ Ya onwe ya na-emekwa ka alụlụụ si na nsọtụ ụwa kwụgoo.+ O meworo mmiri ozuzo oghere,+ ọ na-esikwa n’ụlọ nkwakọba ihe ya eme ka ifufe pụta.+
13 Olu ya na-eme ka mmiri dị n’eluigwe mee mkpatụ.+ Ya onwe ya na-emekwa ka alụlụụ si na nsọtụ ụwa kwụgoo.+ O meworo mmiri ozuzo oghere,+ ọ na-esikwa n’ụlọ nkwakọba ihe ya eme ka ifufe pụta.+