Job 37:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ṅaanụ ntị nke ọma nụrụ wuruwuru olu ya na-azụ,+Nakwa mbigbọ nke si ya n’ọnụ apụta. Job 38:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ị̀ pụrụ iji olu dara ụda gwa ígwé ojii okwu,Ka oké mmiri ozuzo wee zuo gị ahụ́?+ Job 38:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ònye tinyere amamihe+ n’ígwé ojii,Ka ọ̀ bụ onye mere ka ihe ndị na-eme na mbara igwe nwee nghọta?+ Abụ Ọma 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ wee na-ezo. Abụ Ọma 68:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Bụkuonụ Onye ahụ abụ, bụ́ Onye nọkwasịrị n’eluigwe nke eluigwe dị ka ịnyịnya,+ bụ́ eluigwe dịwara kemgbe oge ochie.Lee! Ọ na-eme ka olu ya, bụ́ olu dị ike, daa ụda.+
36 Ònye tinyere amamihe+ n’ígwé ojii,Ka ọ̀ bụ onye mere ka ihe ndị na-eme na mbara igwe nwee nghọta?+
13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ wee na-ezo.
33 Bụkuonụ Onye ahụ abụ, bụ́ Onye nọkwasịrị n’eluigwe nke eluigwe dị ka ịnyịnya,+ bụ́ eluigwe dịwara kemgbe oge ochie.Lee! Ọ na-eme ka olu ya, bụ́ olu dị ike, daa ụda.+